This tree was planted on Saturday, March 10th 2012
This tree belongs to Tania and Ikenna.
More Information:
kwa ututu o buna
gi bu ihe izizi n'agba m n'obi
mgbe obuna m n'alaru ula, o bu gi ka m n'ahu na nro
O bu so gi ka m ma, so gi ka m huru n'anya
Ihunnanya' m i bu obi m, a huru'm gi n' anya!!!